Jeremaya 25:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 M wee nara Jehova iko ahụ, meekwa ka mba niile Jehova zigara m ṅụọ mmanya dị na ya.+ Jeremaya 25:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ndị ọzọ bụ ndị Didan,+ ndị Tima, ndị Bọz, na ndị niile na-akpụ ajị ndị dị n’akụkụ ntị ha abụọ.+ Jeremaya 49:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 A ga-achịkọrọ kamel ha,Chịkọrọkwa ìgwè anụ ụlọ ha. M ga-achụsasị ha ebe niile,Ya bụ, ndị kpụrụ ajị ndị dị n’akụkụ ntị ha abụọ akpụ.+ M ga-emekwa ka ọdachi si ebe niile dakwasị ha.” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.
32 A ga-achịkọrọ kamel ha,Chịkọrọkwa ìgwè anụ ụlọ ha. M ga-achụsasị ha ebe niile,Ya bụ, ndị kpụrụ ajị ndị dị n’akụkụ ntị ha abụọ akpụ.+ M ga-emekwa ka ọdachi si ebe niile dakwasị ha.” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.