Jeremaya 49:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 A ga-achịrị kamel ha,+ chịkọrọkwa ìgwè anụ ụlọ ha. M ga-achụsasị ha ebe niile,*+ bụ́ ndị kpụrụ ntutu dị n’agba ntị ha abụọ akpụ;+ m ga-esikwa n’ógbè niile dị ya nso wetara ha ọdachi,” ka Jehova kwuru.
32 A ga-achịrị kamel ha,+ chịkọrọkwa ìgwè anụ ụlọ ha. M ga-achụsasị ha ebe niile,*+ bụ́ ndị kpụrụ ntutu dị n’agba ntị ha abụọ akpụ;+ m ga-esikwa n’ógbè niile dị ya nso wetara ha ọdachi,” ka Jehova kwuru.