Levitikọs 19:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “‘Unu akpụlatala ajị ndị dị n’akụkụ ntì unu, unu akpụchapụkwala ọnụ ọnụ ajị agba unu.*+ Jeremaya 9:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 bụ́ Ijipt+ na Juda+ na Idọm+ na ụmụ Amọn+ na Moab+ na ndị niile na-akpụ ntutu dị n’agba ntị abụọ ha, bụ́ ndị bi n’ala ịkpa;+ n’ihi na mba niile bụ ndị a na-ebighị úgwù, ụlọ Izrel dum bụkwa ndị a na-ebighị úgwù n’obi.”+ Jeremaya 25:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 na Didan+ na Tima+ na Bọz na ndị niile na-akpụ ntutu dị n’agba ntị abụọ ha;+
26 bụ́ Ijipt+ na Juda+ na Idọm+ na ụmụ Amọn+ na Moab+ na ndị niile na-akpụ ntutu dị n’agba ntị abụọ ha, bụ́ ndị bi n’ala ịkpa;+ n’ihi na mba niile bụ ndị a na-ebighị úgwù, ụlọ Izrel dum bụkwa ndị a na-ebighị úgwù n’obi.”+