Ndị Ikpe 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ha na-achịrị anụ ụlọ ha, burukwa ụlọikwuu ha gbagote. Ha na-abịa n’ìgwè dị ka igurube,+ ha na kamel ha enweghị ngụta;+ ha na-abatakwa n’ala ahụ iji bibie ya.+
5 N’ihi na ha na-achịrị anụ ụlọ ha, burukwa ụlọikwuu ha gbagote. Ha na-abịa n’ìgwè dị ka igurube,+ ha na kamel ha enweghị ngụta;+ ha na-abatakwa n’ala ahụ iji bibie ya.+