Ndị Ikpe 6:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi na ha na-achịrị anụ ụlọ ha, burukwa ụlọikwuu ha bịa n’ìgwè ka igurube.+ E nweghị ike ịgụta ha na kamel ha ọnụ,+ ha na-abatakwa n’ala ahụ ka ha bibie ya.
5 N’ihi na ha na-achịrị anụ ụlọ ha, burukwa ụlọikwuu ha bịa n’ìgwè ka igurube.+ E nweghị ike ịgụta ha na kamel ha ọnụ,+ ha na-abatakwa n’ala ahụ ka ha bibie ya.