Ndị Ikpe 8:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma Ziba na Zalmọna na ndị agha ha ndị dị ihe dị ka puku ụmụ nwoke iri na ise (15,000) nọ na Kakọ. Ọ bụ ha fọrọ n’ime ndị agha niile si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ,+ n’ihi na e gbuola otu narị puku ụmụ nwoke na puku iri abụọ (120,000) ndị jicha mma agha.
10 Ma Ziba na Zalmọna na ndị agha ha ndị dị ihe dị ka puku ụmụ nwoke iri na ise (15,000) nọ na Kakọ. Ọ bụ ha fọrọ n’ime ndị agha niile si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ,+ n’ihi na e gbuola otu narị puku ụmụ nwoke na puku iri abụọ (120,000) ndị jicha mma agha.