Ndị Ikpe 7:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ndị Midian na ndị Amalek na ndị niile si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ+ juru na ndagwurugwu ahụ ka igurube, e nweghịkwa ike ịgụta kamel ha ọnụ.+ Ha dị ọtụtụ ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri.
12 Ndị Midian na ndị Amalek na ndị niile si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ+ juru na ndagwurugwu ahụ ka igurube, e nweghịkwa ike ịgụta kamel ha ọnụ.+ Ha dị ọtụtụ ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri.