Ndị Rom 2:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Kama, ọ bụ onye bụ́ onye Juu n’obi bụ onye Juu,+ úgwù e biri ya bụkwa n’obi.+ E si na mmụọ nsọ bie ya úgwù, e sighị n’iwu e dere ede.+ Ọ bụ Chineke na-aja onye ahụ mma, ọ bụghị mmadụ.+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:29 Ụlọ Nche,6/15/2003, p. 142/1/1998, p. 16
29 Kama, ọ bụ onye bụ́ onye Juu n’obi bụ onye Juu,+ úgwù e biri ya bụkwa n’obi.+ E si na mmụọ nsọ bie ya úgwù, e sighị n’iwu e dere ede.+ Ọ bụ Chineke na-aja onye ahụ mma, ọ bụghị mmadụ.+