2 Ihe E Mere 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe Jehova hụrụ+ na ha ewedawo onwe ha ala, okwu Jehova ruru Shemaya+ ntị, sị: “Ha ewedawo onwe ha ala.+ Agaghị m ebibi ha, n’oge na-adịghị anya, m ga-eme ka ha lanahụ, agaghịkwa m awụkwasị Jeruselem ọnụma m site n’aka Shaịshak.+
7 Mgbe Jehova hụrụ+ na ha ewedawo onwe ha ala, okwu Jehova ruru Shemaya+ ntị, sị: “Ha ewedawo onwe ha ala.+ Agaghị m ebibi ha, n’oge na-adịghị anya, m ga-eme ka ha lanahụ, agaghịkwa m awụkwasị Jeruselem ọnụma m site n’aka Shaịshak.+