Levitikọs 26:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Mụ onwe m wee jee ije megide ha,+ m wee kpọbata ha n’ala ndị iro ha.+ “‘Ikekwe, obi ha a na-ebighị úgwù+ ga-adị umeala+ n’oge ahụ, ha ga-akwụkwa ụgwọ njehie ha n’oge ahụ. Emọs 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova wee gbanwee obi ya banyere ihe a.+ “Nke ahụkwa agaghị eme,” ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.
41 Mụ onwe m wee jee ije megide ha,+ m wee kpọbata ha n’ala ndị iro ha.+ “‘Ikekwe, obi ha a na-ebighị úgwù+ ga-adị umeala+ n’oge ahụ, ha ga-akwụkwa ụgwọ njehie ha n’oge ahụ.
6 Jehova wee gbanwee obi ya banyere ihe a.+ “Nke ahụkwa agaghị eme,” ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.