2 Ihe E Mere 6:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 nọrọkwa n’eluigwe, bụ́ ebe obibi gị guzosiri ike,+ nụrụ ekpere ha na arịrịọ ha na-arịọ ka i meere ha amara,+ meekwara ha ihe e kpere n’ikpe+ ma gbaghara+ ndị gị bụ́ ndị mehiere gị. Abụ Ọma 103:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Onye na-agbaghara gị njehie gị dum,+Onye na-agwọ gị ọrịa gị niile,+
39 nọrọkwa n’eluigwe, bụ́ ebe obibi gị guzosiri ike,+ nụrụ ekpere ha na arịrịọ ha na-arịọ ka i meere ha amara,+ meekwara ha ihe e kpere n’ikpe+ ma gbaghara+ ndị gị bụ́ ndị mehiere gị.