Jenesis 15:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma m ga-ekpe mba ha ga-agbara ohu ikpe,+ e mesịakwa, ha ga-eburu ọtụtụ akụ̀ pụọ.+ Jeremaya 51:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee, m ga-ekpechite ọnụ gị,+ m ga-abọkwara gị ọbọ.+ M ga-eme ka oké osimiri ya taa, m ga-emekwa ka olulu mmiri ya taa.+
36 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee, m ga-ekpechite ọnụ gị,+ m ga-abọkwara gị ọbọ.+ M ga-eme ka oké osimiri ya taa, m ga-emekwa ka olulu mmiri ya taa.+