Abụ Ọma 140:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Amaara m nke ọma na Jehova ga-eme+Ka onye nọ n’ahụhụ nweta ihe ruuru ya, ka ndị ogbenye nweta ikpe ziri ezi.+ Jeremaya 50:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Onye Mgbapụta ha dị ike,+ aha ya bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha.+ Ọ ghaghị ikpechite ọnụ ha,+ ka o wee mee ka ala ha zuru ike,+ meekwa ka ndị bi na Babịlọn maa jijiji.”+
12 Amaara m nke ọma na Jehova ga-eme+Ka onye nọ n’ahụhụ nweta ihe ruuru ya, ka ndị ogbenye nweta ikpe ziri ezi.+
34 Onye Mgbapụta ha dị ike,+ aha ya bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha.+ Ọ ghaghị ikpechite ọnụ ha,+ ka o wee mee ka ala ha zuru ike,+ meekwa ka ndị bi na Babịlọn maa jijiji.”+