Aịzaya 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Okwu ikpe e kwuru megide Babịlọn,+ nke Aịzaya nwa Emọz+ nụrụ mgbe ọ hụrụ ọhụụ: Jeremaya 51:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 M ga-akwụ Babịlọn na ndị niile bi na Kaldia ụgwọ ihe ọjọọ niile ha mere na Zayọn, n’ihu unu,”+ ka Jehova kwuru.
24 M ga-akwụ Babịlọn na ndị niile bi na Kaldia ụgwọ ihe ọjọọ niile ha mere na Zayọn, n’ihu unu,”+ ka Jehova kwuru.