Aịzaya 41:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Atụla egwu, gị idide+ bụ́ Jekọb, unu ndị Izrel.+ Mụ onwe m ga-enyere gị aka,” ka Jehova kwuru, bụ́ Onye Mgbapụta gị,+ Onye Nsọ Izrel. Mkpughe 18:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ ya mere ihe otiti ya+ ga-eji bịa n’otu ụbọchị, ya bụ, ọnwụ na iru uju na ụnwụ, a ga-akpọkwa ya ọkụ kpamkpam,+ n’ihi na Jehova Chineke, bụ́ onye kpere ya ikpe, dị ike.+
14 “Atụla egwu, gị idide+ bụ́ Jekọb, unu ndị Izrel.+ Mụ onwe m ga-enyere gị aka,” ka Jehova kwuru, bụ́ Onye Mgbapụta gị,+ Onye Nsọ Izrel.
8 Ọ bụ ya mere ihe otiti ya+ ga-eji bịa n’otu ụbọchị, ya bụ, ọnwụ na iru uju na ụnwụ, a ga-akpọkwa ya ọkụ kpamkpam,+ n’ihi na Jehova Chineke, bụ́ onye kpere ya ikpe, dị ike.+