Abụ Ọma 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na i mewo ka m nweta ikpe ziri ezi na ihe ruuru m;+Ị nọdụwo n’ocheeze na-ekpe ikpe n’ezi omume.+ Abụ Ọma 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka i wee kpee nwa na-enweghị nna na onye e gburu mmụọ ya ikpe,+Ka mmadụ efu nke nọ n’ụwa wee ghara ime ka a maa jijiji ọzọ.+ Abụ Ọma 22:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na ọ dịghị eleda mmekpa ahụ́ nke onye nọ n’ahụhụ anya,+Ọ dịghịkwa eleghara ya anya;+O wepụghịkwa ihu ya n’ebe ọ nọ,+Mgbe o tikuru ya maka enyemaka, ọ nụrụ.+ Abụ Ọma 72:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka o kpechitere ndị nọ n’ahụhụ n’etiti ndị gị ọnụ ha,+Ka ọ zọpụta ụmụ onye ogbenye,Ka o gwepịakwa onye nrigbu.
4 N’ihi na i mewo ka m nweta ikpe ziri ezi na ihe ruuru m;+Ị nọdụwo n’ocheeze na-ekpe ikpe n’ezi omume.+
18 Ka i wee kpee nwa na-enweghị nna na onye e gburu mmụọ ya ikpe,+Ka mmadụ efu nke nọ n’ụwa wee ghara ime ka a maa jijiji ọzọ.+
24 N’ihi na ọ dịghị eleda mmekpa ahụ́ nke onye nọ n’ahụhụ anya,+Ọ dịghịkwa eleghara ya anya;+O wepụghịkwa ihu ya n’ebe ọ nọ,+Mgbe o tikuru ya maka enyemaka, ọ nụrụ.+
4 Ka o kpechitere ndị nọ n’ahụhụ n’etiti ndị gị ọnụ ha,+Ka ọ zọpụta ụmụ onye ogbenye,Ka o gwepịakwa onye nrigbu.