Abụ Ọma 72:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka o kpechitere ndị nọ n’ahụhụ n’etiti ndị gị ọnụ ha,+Ka ọ zọpụta ụmụ onye ogbenye,Ka o gwepịakwa onye nrigbu. Abụ Ọma 82:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Bụrụnụ ndị ikpe nke onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya na nwa na-enweghị nna.+Kpeerenụ onye nọ n’ahụhụ na ogbenye ikpe ziri ezi.+
4 Ka o kpechitere ndị nọ n’ahụhụ n’etiti ndị gị ọnụ ha,+Ka ọ zọpụta ụmụ onye ogbenye,Ka o gwepịakwa onye nrigbu.
3 Bụrụnụ ndị ikpe nke onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya na nwa na-enweghị nna.+Kpeerenụ onye nọ n’ahụhụ na ogbenye ikpe ziri ezi.+