Hosia 5:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M ga-ala, m ga-alaghachi n’ebe m si ruo mgbe ha buuru ikpe ọmụma ha;+ ha ga-achọ ihu m.+ Mgbe ha nọ n’oké ihe isi ike,+ ha ga-achọ m.”+
15 M ga-ala, m ga-alaghachi n’ebe m si ruo mgbe ha buuru ikpe ọmụma ha;+ ha ga-achọ ihu m.+ Mgbe ha nọ n’oké ihe isi ike,+ ha ga-achọ m.”+