Diuterọnọmi 30:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 n’ihi na ị ga-ege ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị iji debe ihe o nyere n’iwu na ụkpụrụ ya ndị e dere n’akwụkwọ iwu a,+ n’ihi na ị ga-eji obi gị dum na mkpụrụ obi gị dum lọghachikwute Jehova bụ́ Chineke gị.+ Abụ Ọma 78:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Mgbe ọ bụla o gbuwere ha, ha na-achọ ya,+Ha na-alaghachi chọọ Chineke.+
10 n’ihi na ị ga-ege ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị iji debe ihe o nyere n’iwu na ụkpụrụ ya ndị e dere n’akwụkwọ iwu a,+ n’ihi na ị ga-eji obi gị dum na mkpụrụ obi gị dum lọghachikwute Jehova bụ́ Chineke gị.+