Ọnụ Ọgụgụ 21:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ikpeazụ, ha bịakwutere Mozis wee sị: “Anyị emehiewo,+ n’ihi na anyị ekwuwo okwu megide Jehova na gị onwe gị. Rịọrọ anyị Jehova arịrịọ ka o wepụrụ anyị agwọ ndị a.”+ Mozis wee malite ịrịọrọ ha arịrịọ.+ Ndị Ikpe 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ụmụ Izrel wee malite itiku Jehova,+ n’ihi na o nwere narị ụgbọ ịnyịnya agha itoolu ndị nwere mma,+ ya onwe ya kwa ji aka ike megbuo ụmụ Izrel+ ruo afọ iri abụọ.
7 N’ikpeazụ, ha bịakwutere Mozis wee sị: “Anyị emehiewo,+ n’ihi na anyị ekwuwo okwu megide Jehova na gị onwe gị. Rịọrọ anyị Jehova arịrịọ ka o wepụrụ anyị agwọ ndị a.”+ Mozis wee malite ịrịọrọ ha arịrịọ.+
3 Ụmụ Izrel wee malite itiku Jehova,+ n’ihi na o nwere narị ụgbọ ịnyịnya agha itoolu ndị nwere mma,+ ya onwe ya kwa ji aka ike megbuo ụmụ Izrel+ ruo afọ iri abụọ.