2 Ihe E Mere 30:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ikpeazụ, ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, wee bilie gọzie+ ìgwè mmadụ ahụ; e wee nụ olu ha, ekpere ha wee ruo n’ebe obibi ya dị nsọ, bụ́ eluigwe.+
27 N’ikpeazụ, ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, wee bilie gọzie+ ìgwè mmadụ ahụ; e wee nụ olu ha, ekpere ha wee ruo n’ebe obibi ya dị nsọ, bụ́ eluigwe.+