2 Ihe E Mere 30:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 N’ikpeazụ, ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, biliri gọzie ìgwè mmadụ ahụ.+ Chineke nụkwara olu ha, ekpere ha rukwara eluigwe, bụ́ ebe dị nsọ o bi.
27 N’ikpeazụ, ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, biliri gọzie ìgwè mmadụ ahụ.+ Chineke nụkwara olu ha, ekpere ha rukwara eluigwe, bụ́ ebe dị nsọ o bi.