Matiu 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ma a ga-atụpụ ụmụ alaeze+ n’ọchịchịrị dị n’èzí. N’ebe ahụ ka ha ga-akwa ákwá ma taa ikikere ezé.”+ Matiu 22:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ya mere, gaanụ n’okporo ụzọ ndị e si apụ n’obodo, kpọọkwanụ onye ọ bụla unu hụrụ ka ọ bịa oriri alụmdi na nwunye a.’+ Ndị Hibru 8:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ọ gaghị adị ka ọgbụgba ndụ+ ahụ mụ na ndị nna nna ha gbara n’ụbọchị m seere ha n’aka si n’ala Ijipt kpọpụta ha,+ n’ihi na ha anọgideghị n’ọgbụgba ndụ m,+ nke mere na m kwụsịrị ilekọta ha,’ ka Jehova kwuru.”+
12 ma a ga-atụpụ ụmụ alaeze+ n’ọchịchịrị dị n’èzí. N’ebe ahụ ka ha ga-akwa ákwá ma taa ikikere ezé.”+
9 Ya mere, gaanụ n’okporo ụzọ ndị e si apụ n’obodo, kpọọkwanụ onye ọ bụla unu hụrụ ka ọ bịa oriri alụmdi na nwunye a.’+
9 ọ gaghị adị ka ọgbụgba ndụ+ ahụ mụ na ndị nna nna ha gbara n’ụbọchị m seere ha n’aka si n’ala Ijipt kpọpụta ha,+ n’ihi na ha anọgideghị n’ọgbụgba ndụ m,+ nke mere na m kwụsịrị ilekọta ha,’ ka Jehova kwuru.”+