Ndị Hibru 8:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ gaghị adị ka ọgbụgba ndụ ahụ mụ na ndị nna nna ha gbara n’ụbọchị m seere ha n’aka si n’Ijipt kpọpụta ha+ n’ihi na ha hapụrụ ọgbụgba ndụ m, m wee kwụsị ilekọta ha.’ Ọ bụ ihe Jehova* kwuru.
9 Ọ gaghị adị ka ọgbụgba ndụ ahụ mụ na ndị nna nna ha gbara n’ụbọchị m seere ha n’aka si n’Ijipt kpọpụta ha+ n’ihi na ha hapụrụ ọgbụgba ndụ m, m wee kwụsị ilekọta ha.’ Ọ bụ ihe Jehova* kwuru.