Ndị Hibru 8:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ọ gaghị adị ka ọgbụgba ndụ+ ahụ mụ na ndị nna nna ha gbara n’ụbọchị m seere ha n’aka si n’ala Ijipt kpọpụta ha,+ n’ihi na ha anọgideghị n’ọgbụgba ndụ m,+ nke mere na m kwụsịrị ilekọta ha,’ ka Jehova kwuru.”+
9 ọ gaghị adị ka ọgbụgba ndụ+ ahụ mụ na ndị nna nna ha gbara n’ụbọchị m seere ha n’aka si n’ala Ijipt kpọpụta ha,+ n’ihi na ha anọgideghị n’ọgbụgba ndụ m,+ nke mere na m kwụsịrị ilekọta ha,’ ka Jehova kwuru.”+