Matiu 21:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Ọ bụ ya mere m ji asị unu, A ga-anapụ unu alaeze Chineke, werekwa ya nye mba nke na-amị mkpụrụ ya.+ Luk 14:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ya mere, ohu ahụ bịara kọọrọ nna ya ukwu ihe ndị a. Mgbe ahụ, onyeisi ezinụlọ ahụ were iwe wee sị ohu ya, ‘Gaa ọsọ ọsọ n’okporo ámá na n’ụzọ ámá obodo, kpọbata ndị ogbenye na ndị nwere nkwarụ na ndị ìsì na ndị ngwọrọ n’ebe a.’+
43 Ọ bụ ya mere m ji asị unu, A ga-anapụ unu alaeze Chineke, werekwa ya nye mba nke na-amị mkpụrụ ya.+
21 Ya mere, ohu ahụ bịara kọọrọ nna ya ukwu ihe ndị a. Mgbe ahụ, onyeisi ezinụlọ ahụ were iwe wee sị ohu ya, ‘Gaa ọsọ ọsọ n’okporo ámá na n’ụzọ ámá obodo, kpọbata ndị ogbenye na ndị nwere nkwarụ na ndị ìsì na ndị ngwọrọ n’ebe a.’+