46 Pọl na Banabas wee kwuo okwu n’atụghị egwu, sị: “Ọ dị mkpa na unu bụ ndị mbụ a gwara okwu Chineke.+ Ebe ọ bụ na unu na-ajụ ya,+ ebe ọ bụkwa na unu na-ewere onwe unu ná ndị na-erughị eru inweta ndụ ebighị ebi, lee! anyị na-agakwuru ndị mba ọzọ.+
26 N’ihi na unu na-ahụ òkù ọ kpọrọ unu, ụmụnna m, na ọ bụghị ọtụtụ ndị maara ihe+ n’ụzọ anụ ahụ́ ka a kpọrọ,+ ọ bụghị ọtụtụ ndị dị ike,+ ọ bụghị ọtụtụ ndị si n’ezinụlọ eze ka a kpọrọ;