Abụ Ọma 101:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye ọ bụla nke na-ekwutọ ibe ya na nzuzo,+M ga-emechi ya ọnụ.+Onye ọ bụla anya ya dị mpako, onye obi ya dịkwa nganga,+Agaghị m edili ihe ọ na-eme.+ Ilu 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 anya dị elu,+ ire na-agha ụgha,+ na aka na-awụfu ọbara nke na-emeghị ihe ọjọọ,+ Ilu 21:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Anya dị mpako na obi dị nganga,+ ya bụ, oriọna ndị ajọ omume, bụ mmehie.+ Aịzaya 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 A ga-eme ka anya dị mpako nke mmadụ dịrị ala, a ga-ewedakwa ịdị elu nke ndị mmadụ ala;+ ọ bụkwa naanị Jehova ka a ga-ebuli elu n’ụbọchị ahụ.+ 2 Ndị Tesalonaịka 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ onye mmegide,+ ọ na-ebulikwa onwe ya ka ọ dị elu karịa onye ọ bụla a na-akpọ “chi” ma ọ bụ ihe a na-efe ofufe. O wee nọdụ ala n’ụlọ nsọ nke Chineke, na-egosi n’ihu ọha na ya bụ chi.+
5 Onye ọ bụla nke na-ekwutọ ibe ya na nzuzo,+M ga-emechi ya ọnụ.+Onye ọ bụla anya ya dị mpako, onye obi ya dịkwa nganga,+Agaghị m edili ihe ọ na-eme.+
11 A ga-eme ka anya dị mpako nke mmadụ dịrị ala, a ga-ewedakwa ịdị elu nke ndị mmadụ ala;+ ọ bụkwa naanị Jehova ka a ga-ebuli elu n’ụbọchị ahụ.+
4 Ọ bụ onye mmegide,+ ọ na-ebulikwa onwe ya ka ọ dị elu karịa onye ọ bụla a na-akpọ “chi” ma ọ bụ ihe a na-efe ofufe. O wee nọdụ ala n’ụlọ nsọ nke Chineke, na-egosi n’ihu ọha na ya bụ chi.+