2 Ndị Tesalonaịka 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma ọ bụrụ na onye ọ bụla adịghị erube isi n’okwu anyị kwuru+ site n’akwụkwọ ozi a, rịbanụ onye ahụ ama,+ unu na ya kwụsị ịkpakọrịta,+ ka ihere wee mee ya.+
14 Ma ọ bụrụ na onye ọ bụla adịghị erube isi n’okwu anyị kwuru+ site n’akwụkwọ ozi a, rịbanụ onye ahụ ama,+ unu na ya kwụsị ịkpakọrịta,+ ka ihere wee mee ya.+