2 Ndị Tesalonaịka 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ụmụnna anyị, anyị na-enye unu iwu+ n’aha Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, ka unu zere+ nwanna ọ bụla nke na-adịghị agazi agazi,+ nke na-adịghịkwa eso omenala unu natara n’aka anyị.+ 2 Timoti 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ndị a esiwo n’eziokwu dapụ,+ na-asị na e nwechaalarị mbilite n’ọnwụ;+ ha na-ekpukwa okwukwe nke ụfọdụ ndị ihu.+
6 Ụmụnna anyị, anyị na-enye unu iwu+ n’aha Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, ka unu zere+ nwanna ọ bụla nke na-adịghị agazi agazi,+ nke na-adịghịkwa eso omenala unu natara n’aka anyị.+
18 Ndị a esiwo n’eziokwu dapụ,+ na-asị na e nwechaalarị mbilite n’ọnwụ;+ ha na-ekpukwa okwukwe nke ụfọdụ ndị ihu.+