Ndị Rom 16:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma ana m agba unu ume, ụmụnna m, ka unu leruo ndị na-akpata nkewa+ anya, tinyere ndị na-akpata ihe ịsụ ngọngọ, nke bụ́ ihe megidere ozizi unu mụtara,+ na-ezenụ ha eze.+ 1 Ndị Kọrịnt 11:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M na-aja unu mma n’ihi na n’ihe niile, unu bu m n’uche, unu jidesikwara omenala+ ndị ahụ ike dị nnọọ ka m nyefere ha n’aka unu. 2 Ndị Tesalonaịka 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ya mere, ụmụnna anyị, guzosienụ ike,+ jidesiekwanụ aka ike n’omenala+ ndị a kụziiri unu, ma ọ̀ bụ site n’ozi ọnụ ma ọ̀ bụ site n’akwụkwọ ozi anyị.
17 Ma ana m agba unu ume, ụmụnna m, ka unu leruo ndị na-akpata nkewa+ anya, tinyere ndị na-akpata ihe ịsụ ngọngọ, nke bụ́ ihe megidere ozizi unu mụtara,+ na-ezenụ ha eze.+
2 M na-aja unu mma n’ihi na n’ihe niile, unu bu m n’uche, unu jidesikwara omenala+ ndị ahụ ike dị nnọọ ka m nyefere ha n’aka unu.
15 Ya mere, ụmụnna anyị, guzosienụ ike,+ jidesiekwanụ aka ike n’omenala+ ndị a kụziiri unu, ma ọ̀ bụ site n’ozi ọnụ ma ọ̀ bụ site n’akwụkwọ ozi anyị.