2 Samuel 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee ruo mgbe ihe ndị ahụ gasịrị na Absalọm kwadebeere onwe ya ụgbọ ịnyịnya, o nwetakwara ọtụtụ ịnyịnya na ndị ikom iri ise na-agba ọsọ n’ihu ya.+ 1 Ndị Eze 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ka ihe a niile na-eme, Adọnaịja+ nwa Hagit+ nọ na-ebuli onwe ya elu,+ na-asị: “Ọ bụ m gaje ịchị dị ka eze!”+ O wee mee ka a kwadebere ya ụgbọ ịnyịnya nke nwere ndị na-agba ha, ndị ikom iri ise na-agbakwa ọsọ n’ihu ya.+ Abụ Ọma 101:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye ọ bụla nke na-ekwutọ ibe ya na nzuzo,+M ga-emechi ya ọnụ.+Onye ọ bụla anya ya dị mpako, onye obi ya dịkwa nganga,+Agaghị m edili ihe ọ na-eme.+ Ilu 16:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye ọ bụla nke dị nganga n’obi bụ ihe arụ n’anya Jehova.+ Aka na aka pụrụ ijikọta, ma mmadụ agaghị agbanahụ ntaramahụhụ.+ Ndị Galeshia 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọ bụrụ na onye ọ bụla echee na ọ dị ihe ya bụ mgbe ọ na-adịghị ihe ọ bụ,+ ọ na-aghọgbu obi ya.
15 O wee ruo mgbe ihe ndị ahụ gasịrị na Absalọm kwadebeere onwe ya ụgbọ ịnyịnya, o nwetakwara ọtụtụ ịnyịnya na ndị ikom iri ise na-agba ọsọ n’ihu ya.+
5 Ka ihe a niile na-eme, Adọnaịja+ nwa Hagit+ nọ na-ebuli onwe ya elu,+ na-asị: “Ọ bụ m gaje ịchị dị ka eze!”+ O wee mee ka a kwadebere ya ụgbọ ịnyịnya nke nwere ndị na-agba ha, ndị ikom iri ise na-agbakwa ọsọ n’ihu ya.+
5 Onye ọ bụla nke na-ekwutọ ibe ya na nzuzo,+M ga-emechi ya ọnụ.+Onye ọ bụla anya ya dị mpako, onye obi ya dịkwa nganga,+Agaghị m edili ihe ọ na-eme.+
5 Onye ọ bụla nke dị nganga n’obi bụ ihe arụ n’anya Jehova.+ Aka na aka pụrụ ijikọta, ma mmadụ agaghị agbanahụ ntaramahụhụ.+
3 N’ihi na ọ bụrụ na onye ọ bụla echee na ọ dị ihe ya bụ mgbe ọ na-adịghị ihe ọ bụ,+ ọ na-aghọgbu obi ya.