Jenesis 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee sị: “Gịnị ka i mere? Gee ntị! Ọbara nwanne gị si n’ala na-etiku m.+ Jenesis 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye ọ bụla nke na-awụfu ọbara mmadụ, mmadụ ga-awụfu ọbara ya,+ n’ihi na Chineke kere mmadụ n’oyiyi ya. Ọnụ Ọgụgụ 35:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Unu anarala ihe mgbapụta ọ bụla maka mkpụrụ obi gburu ọchụ bụ́ onye kwesịrị ọnwụ,+ n’ihi na a ghaghị igbu ya.+ Diuterọnọmi 27:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke na-eri ngarị iji gbuo mkpụrụ obi nke bụ́ ọbara na-emeghị ihe ọjọọ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)
6 Onye ọ bụla nke na-awụfu ọbara mmadụ, mmadụ ga-awụfu ọbara ya,+ n’ihi na Chineke kere mmadụ n’oyiyi ya.
31 Unu anarala ihe mgbapụta ọ bụla maka mkpụrụ obi gburu ọchụ bụ́ onye kwesịrị ọnwụ,+ n’ihi na a ghaghị igbu ya.+
25 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke na-eri ngarị iji gbuo mkpụrụ obi nke bụ́ ọbara na-emeghị ihe ọjọọ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)