Jenesis 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M ga-ajụkwa ajụjụ ọbara unu bụ́ mkpụrụ obi unu. M ga-ajụta ya n’aka ihe ọ bụla e kere eke dị ndụ; m ga-ajụtakwa mkpụrụ obi mmadụ+ n’aka mmadụ, n’aka onye ọ bụla nke bụ́ nwanne ya. Ọpụpụ 21:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụrụ na mmadụ eweso mmadụ ibe ya iwe nke na o ji aghụghọ gbuo ya,+ ị ga-esi ọbụna n’ebe ịchụàjà m kpọpụta ya ka ọ nwụọ.+ Diuterọnọmi 19:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Anya gị agaghị emere ya ebere,+ ị ga-ewepụ ikpe ọmụma nke ọbara na-emeghị ihe ọjọọ n’Izrel,+ ka ihe wee dịrị gị mma.
5 M ga-ajụkwa ajụjụ ọbara unu bụ́ mkpụrụ obi unu. M ga-ajụta ya n’aka ihe ọ bụla e kere eke dị ndụ; m ga-ajụtakwa mkpụrụ obi mmadụ+ n’aka mmadụ, n’aka onye ọ bụla nke bụ́ nwanne ya.
14 Ọ bụrụ na mmadụ eweso mmadụ ibe ya iwe nke na o ji aghụghọ gbuo ya,+ ị ga-esi ọbụna n’ebe ịchụàjà m kpọpụta ya ka ọ nwụọ.+
13 Anya gị agaghị emere ya ebere,+ ị ga-ewepụ ikpe ọmụma nke ọbara na-emeghị ihe ọjọọ n’Izrel,+ ka ihe wee dịrị gị mma.