Diuterọnọmi 19:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Anya gị agaghị eme ebere:+ mkpụrụ obi ga-alara mkpụrụ obi, anya alaara anya, ezé alaara ezé, aka alaara aka, ụkwụ alaara ụkwụ.+
21 Anya gị agaghị eme ebere:+ mkpụrụ obi ga-alara mkpụrụ obi, anya alaara anya, ezé alaara ezé, aka alaara aka, ụkwụ alaara ụkwụ.+