Maịka 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M ga-emekwa ka Sameria bụrụ mkpọmkpọ ebe nke dị n’ọhịa,+ ebe a na-akọ ubi vaịn; m ga-awụbakwa nkume ya na ndagwurugwu, m ga-agbakwa ntọala ya ọtọ.+
6 M ga-emekwa ka Sameria bụrụ mkpọmkpọ ebe nke dị n’ọhịa,+ ebe a na-akọ ubi vaịn; m ga-awụbakwa nkume ya na ndagwurugwu, m ga-agbakwa ntọala ya ọtọ.+