2 Ndị Eze 19:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ̀ bụ na ị nụbeghị ya?+ Malite na mgbe dị anya gara aga, ọ bụ ihe m ga-eme.+Malite n’oge gara aga, echepụtawo m ya.+Ugbu a, m ga-eme ya.+Ị ga-emekwa ka obodo ndị e wusiri ike tọgbọrọ n’efu dị ka mkpọmkpọ ebe.+
25 Ọ̀ bụ na ị nụbeghị ya?+ Malite na mgbe dị anya gara aga, ọ bụ ihe m ga-eme.+Malite n’oge gara aga, echepụtawo m ya.+Ugbu a, m ga-eme ya.+Ị ga-emekwa ka obodo ndị e wusiri ike tọgbọrọ n’efu dị ka mkpọmkpọ ebe.+