Levitikọs 26:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Mụ onwe m ga-eme ka ala unu tọgbọrọ n’efu,+ ndị iro unu bụ́ ndị ga-ebi n’ime ya ga-ekporopụ anya na-ele ya.+ Aịzaya 10:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Lee, onye Asiria+ bụ ụtarị nke iwe m,+ ọ bụ mkpara o ji n’aka ka m ga-eji weta amamikpe m! Aịzaya 37:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ̀ bụ na ị nụbeghị ya?+ Malite na mgbe dị anya gara aga, ọ bụ ihe m ga-eme.+Malite n’oge gara aga, echepụtawo m ya.+ Ugbu a, m ga-eme ya.+Ị ga-emekwa ka obodo ndị e wusiri ike tọgbọrọ n’efu dị ka mkpọmkpọ ebe.+
32 Mụ onwe m ga-eme ka ala unu tọgbọrọ n’efu,+ ndị iro unu bụ́ ndị ga-ebi n’ime ya ga-ekporopụ anya na-ele ya.+
26 Ọ̀ bụ na ị nụbeghị ya?+ Malite na mgbe dị anya gara aga, ọ bụ ihe m ga-eme.+Malite n’oge gara aga, echepụtawo m ya.+ Ugbu a, m ga-eme ya.+Ị ga-emekwa ka obodo ndị e wusiri ike tọgbọrọ n’efu dị ka mkpọmkpọ ebe.+