Ọpụpụ 9:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na n’oge a, m ga-eme ka ihe otiti m niile bịakwasị gị na ndị na-ejere gị ozi na ndị gị, ka i wee mara na ọ dịghị onye dị ka m n’ụwa dum.+ Joshụa 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha wee sị ya: “Ọ bụ n’ala dị nnọọ anya+ ka ndị ohu gị si bịa n’ihi aha+ Jehova bụ́ Chineke gị, n’ihi na anyị anụwo ude ya na ihe niile o mere n’Ijipt,+
14 N’ihi na n’oge a, m ga-eme ka ihe otiti m niile bịakwasị gị na ndị na-ejere gị ozi na ndị gị, ka i wee mara na ọ dịghị onye dị ka m n’ụwa dum.+
9 Ha wee sị ya: “Ọ bụ n’ala dị nnọọ anya+ ka ndị ohu gị si bịa n’ihi aha+ Jehova bụ́ Chineke gị, n’ihi na anyị anụwo ude ya na ihe niile o mere n’Ijipt,+