Diuterọnọmi 29:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 bụ́ sọlfọ na nnu+ na ọkụ,+ nke mere na a gaghị akụ ihe n’ala ya dum, ihe agaghịkwa epulite na ya, ahịhịa ndụ agaghịkwa epu na ya, dị ka mgbe a kwaturu Sọdọm na Gọmọra,+ Adma+ na Zeboyim,+ bụ́ ndị Jehova ji iwe na ọnụma kwatuo;+ Jeremaya 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M ga-emekwa ka Jeruselem bụrụ ikpo nkume,+ ọgba nkịta ọhịa;+ m ga-emekwa ka obodo ndị dị na Juda bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu, n’enweghị onye bi ha.+ Luk 21:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Mgbe unu hụkwara Jeruselem ka ụsụụ ndị agha ndị mara ụlọikwuu gbara ya gburugburu,+ mgbe ahụ maranụ na ime ka ọ tọgbọrọ n’efu adịwo nso.+
23 bụ́ sọlfọ na nnu+ na ọkụ,+ nke mere na a gaghị akụ ihe n’ala ya dum, ihe agaghịkwa epulite na ya, ahịhịa ndụ agaghịkwa epu na ya, dị ka mgbe a kwaturu Sọdọm na Gọmọra,+ Adma+ na Zeboyim,+ bụ́ ndị Jehova ji iwe na ọnụma kwatuo;+
11 M ga-emekwa ka Jeruselem bụrụ ikpo nkume,+ ọgba nkịta ọhịa;+ m ga-emekwa ka obodo ndị dị na Juda bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu, n’enweghị onye bi ha.+
20 “Mgbe unu hụkwara Jeruselem ka ụsụụ ndị agha ndị mara ụlọikwuu gbara ya gburugburu,+ mgbe ahụ maranụ na ime ka ọ tọgbọrọ n’efu adịwo nso.+