2 Ndị Eze 19:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ̀ bụ na ị nụbeghị ya?+ Malite na mgbe dị anya gara aga, ọ bụ ihe m ga-eme.+Malite n’oge gara aga, echepụtawo m ya.+Ugbu a, m ga-eme ya.+Ị ga-emekwa ka obodo ndị e wusiri ike tọgbọrọ n’efu dị ka mkpọmkpọ ebe.+ Abụ Ọma 33:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nzube Jehova ga-eguzosi ike ruo mgbe ebighị ebi;+Echiche obi ya na-adị site n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.+ Aịzaya 46:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Onye ga-akpọ nnụnụ na-eri anụ ka o si n’ebe ọwụwa anyanwụ bịa,+ kpọọkwa onye ga-emezu ihe m kpebiri ka o si n’ala dị anya bịa.+ Ekwuwo m ya; m ga-emekwa ka o mezuo.+ Akpụwo m ya, m ga-emekwa ya.+
25 Ọ̀ bụ na ị nụbeghị ya?+ Malite na mgbe dị anya gara aga, ọ bụ ihe m ga-eme.+Malite n’oge gara aga, echepụtawo m ya.+Ugbu a, m ga-eme ya.+Ị ga-emekwa ka obodo ndị e wusiri ike tọgbọrọ n’efu dị ka mkpọmkpọ ebe.+
11 Nzube Jehova ga-eguzosi ike ruo mgbe ebighị ebi;+Echiche obi ya na-adị site n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.+
11 Onye ga-akpọ nnụnụ na-eri anụ ka o si n’ebe ọwụwa anyanwụ bịa,+ kpọọkwa onye ga-emezu ihe m kpebiri ka o si n’ala dị anya bịa.+ Ekwuwo m ya; m ga-emekwa ka o mezuo.+ Akpụwo m ya, m ga-emekwa ya.+