-
Aịzaya 41:2Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
2 “Ònye kpaliri otu onye nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ?+ Ònye kpọrọ ya n’ezi omume ka ọ bịa na-ejere Ya ozi, ka o wee nyefee ya mba dị iche iche, meekwa ka ọ gaa na-emeri ọbụna ndị eze?+ Ònye nọ na-enyefe ha n’aka mma agha ya ka o gbuo ha, ha wee dị ka uzuzu, o wee jiri ụta ya gbajasịa ha, ha wee dị ka ahịhịa ọka nke ifufe na-ebugharị?+
-