1 Ndị Eze 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ị ga-etekwa Jihu+ nwa nwa Nimshaị+ mmanụ ịbụ eze Izrel; ị ga-etekwa Ịlaịsha+ nwa Shefat bụ́ onye si Ebel-mehola+ mmanụ ịbụ onye amụma nke ga-anọchi gị.+ Aịzaya 44:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Onye na-ekwu banyere Saịrọs,+ sị, ‘Ọ bụ onye ọzụzụ atụrụ m, ọ ga-eme ihe niile na-atọ m ụtọ;+ ọ ga-eme ọbụna ihe m kwuru banyere Jeruselem, sị, ‘A ga-ewughachi ya,’ na ihe m kwuru banyere ụlọ nsọ ya, sị, ‘A ga-atọ ntọala gị.’”+
16 Ị ga-etekwa Jihu+ nwa nwa Nimshaị+ mmanụ ịbụ eze Izrel; ị ga-etekwa Ịlaịsha+ nwa Shefat bụ́ onye si Ebel-mehola+ mmanụ ịbụ onye amụma nke ga-anọchi gị.+
28 Onye na-ekwu banyere Saịrọs,+ sị, ‘Ọ bụ onye ọzụzụ atụrụ m, ọ ga-eme ihe niile na-atọ m ụtọ;+ ọ ga-eme ọbụna ihe m kwuru banyere Jeruselem, sị, ‘A ga-ewughachi ya,’ na ihe m kwuru banyere ụlọ nsọ ya, sị, ‘A ga-atọ ntọala gị.’”+