Ọpụpụ 9:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na n’oge a, m ga-eme ka ihe otiti m niile bịakwasị gị na ndị na-ejere gị ozi na ndị gị, ka i wee mara na ọ dịghị onye dị ka m n’ụwa dum.+ Joshụa 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha wee sị ya: “Ọ bụ n’ala dị nnọọ anya+ ka ndị ohu gị si bịa n’ihi aha+ Jehova bụ́ Chineke gị, n’ihi na anyị anụwo ude ya na ihe niile o mere n’Ijipt,+ 1 Samuel 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Anyị efuola! Ònye ga-azọpụta anyị n’aka Chineke a dị ebube? Nke a bụ Chineke ahụ ji ụdị ihe otiti ọ bụla gbuo Ijipt n’ala ịkpa.+ Aịzaya 37:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ̀ bụ na ị nụbeghị ya?+ Malite na mgbe dị anya gara aga, ọ bụ ihe m ga-eme.+Malite n’oge gara aga, echepụtawo m ya.+ Ugbu a, m ga-eme ya.+Ị ga-emekwa ka obodo ndị e wusiri ike tọgbọrọ n’efu dị ka mkpọmkpọ ebe.+
14 N’ihi na n’oge a, m ga-eme ka ihe otiti m niile bịakwasị gị na ndị na-ejere gị ozi na ndị gị, ka i wee mara na ọ dịghị onye dị ka m n’ụwa dum.+
9 Ha wee sị ya: “Ọ bụ n’ala dị nnọọ anya+ ka ndị ohu gị si bịa n’ihi aha+ Jehova bụ́ Chineke gị, n’ihi na anyị anụwo ude ya na ihe niile o mere n’Ijipt,+
8 Anyị efuola! Ònye ga-azọpụta anyị n’aka Chineke a dị ebube? Nke a bụ Chineke ahụ ji ụdị ihe otiti ọ bụla gbuo Ijipt n’ala ịkpa.+
26 Ọ̀ bụ na ị nụbeghị ya?+ Malite na mgbe dị anya gara aga, ọ bụ ihe m ga-eme.+Malite n’oge gara aga, echepụtawo m ya.+ Ugbu a, m ga-eme ya.+Ị ga-emekwa ka obodo ndị e wusiri ike tọgbọrọ n’efu dị ka mkpọmkpọ ebe.+