33 Ma m ga-achụsasị unu ná mba dị iche iche,+ m ga-amịpụtakwa mma agha n’ọbọ ka ọ chụwa unu;+ ala unu ga-aghọkwa ebe tọgbọrọ n’efu,+ obodo unu dị iche iche ga-aghọkwa mkpọmkpọ ebe tọgbọrọ n’efu.
9 N’ụbọchị ahụ, obodo ya ndị e wusiri ike ga-adị ka ebe a hapụrụ kpamkpam n’oké ọhịa, bụ́ alaka nke ha hapụrụ kpamkpam n’ihi ụmụ Izrel. Ọ ga-aghọkwa ebe tọgbọrọ n’efu.+