Ezikiel 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị niile nọ ya gburugburu dị ka ndị enyemaka, na ìgwè ndị agha ya niile, ka m ga-achụsasị ebe niile;*+ m ga-amịrị mma agha chụwa ha.+
14 Ndị niile nọ ya gburugburu dị ka ndị enyemaka, na ìgwè ndị agha ya niile, ka m ga-achụsasị ebe niile;*+ m ga-amịrị mma agha chụwa ha.+