Abụ Ọma 44:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ị na-agbahapụ anyị dị ka atụrụ, dị ka anụ oriri,+Ị chụsawokwa anyị n’etiti mba niile.+ Jeremaya 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 m ga-achụsasịkwa ha ná mba ndị ha na ndị nna ha na-amaghị,+ m ga-emekwa ka mma agha na-achụ ha ruo mgbe m kpochapụrụ ha.’+
16 m ga-achụsasịkwa ha ná mba ndị ha na ndị nna ha na-amaghị,+ m ga-emekwa ka mma agha na-achụ ha ruo mgbe m kpochapụrụ ha.’+