Abụ Ọma 119:176 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 176 Ana m awagharị dị ka atụrụ furu efu.+ Biko, chọọ ohu gị,+N’ihi na echefughị m ihe i nyere n’iwu.+ Ndị Rom 8:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Dị nnọọ ka e dere, sị: “N’ihi gị ka e ji na-egbu anyị ogologo ụbọchị dum, e werewo anyị dị ka atụrụ a ga-egbu egbu.”+
176 Ana m awagharị dị ka atụrụ furu efu.+ Biko, chọọ ohu gị,+N’ihi na echefughị m ihe i nyere n’iwu.+
36 Dị nnọọ ka e dere, sị: “N’ihi gị ka e ji na-egbu anyị ogologo ụbọchị dum, e werewo anyị dị ka atụrụ a ga-egbu egbu.”+