Jeremaya 51:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova nke ụsụụ ndị agha ejiriwo mkpụrụ obi ya ṅụọ iyi,+ sị, ‘M ga-eme ka ndị mmadụ jupụta n’ime gị, dị ka igurube,+ ha ga-abụ abụ n’oké olu n’ihi gị.’+ Emọs 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova aṅụwo iyi n’ịdị nsọ ya,+ sị, ‘“Lee! Ụbọchị na-abịakwasị unu. Ọ ga-ejikwa nko nke onye na-egbu anụ kolie unu elu, jirikwa nko azụ̀ kolie ndị fọdụrụ n’ime unu elu.+ Ndị Hibru 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na mgbe Chineke kwere Ebreham nkwa,+ ebe ọ na-apụghị iji onye ọ bụla ka ya onwe ya ukwuu ṅụọ iyi, o ji onwe ya ṅụọ iyi,+
14 Jehova nke ụsụụ ndị agha ejiriwo mkpụrụ obi ya ṅụọ iyi,+ sị, ‘M ga-eme ka ndị mmadụ jupụta n’ime gị, dị ka igurube,+ ha ga-abụ abụ n’oké olu n’ihi gị.’+
2 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova aṅụwo iyi n’ịdị nsọ ya,+ sị, ‘“Lee! Ụbọchị na-abịakwasị unu. Ọ ga-ejikwa nko nke onye na-egbu anụ kolie unu elu, jirikwa nko azụ̀ kolie ndị fọdụrụ n’ime unu elu.+
13 N’ihi na mgbe Chineke kwere Ebreham nkwa,+ ebe ọ na-apụghị iji onye ọ bụla ka ya onwe ya ukwuu ṅụọ iyi, o ji onwe ya ṅụọ iyi,+