5 N’ihi na ha na-achịrị anụ ụlọ ha, burukwa ụlọikwuu ha gbagote. Ha na-abịa n’ìgwè dị ka igurube,+ ha na kamel ha enweghị ngụta;+ ha na-abatakwa n’ala ahụ iji bibie ya.+
15 Ọkụ ga-erepịa gị ọbụna n’ebe ahụ. Mma agha ga-ebipụ+ gị. Ọ ga-erepịa gị dị ka ụmụ igurube+ si eripịa ihe. Mee ka ọnụ ọgụgụ gị baa ụba dị ka ụmụ igurube; mee ka ọnụ ọgụgụ gị baa ụba dị ka igurube.